Jọn 14:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 bụ́ mmụọ nke eziokwu ahụ,+ nke ụwa na-apụghị inweta,+ n’ihi na ọ dịghị ahụ ya, ọ maghịkwa ya. Unu maara ya, n’ihi na ọ na-adịgide n’ebe unu nọ, ọ dịkwa n’ime unu.+ 1 Ndị Kọrịnt 2:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 N’ihi na ọ bụ anyị ka Chineke kpugheere+ ha site na mmụọ ya,+ n’ihi na mmụọ+ ahụ na-enyocha ihe niile, ọbụna ihe ndị miri emi+ nke Chineke. Taịtọs 3:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Ọ wụkwasịrị anyị mmụọ nke a n’ụba site na Jizọs Kraịst Onye Nzọpụta anyị,+
17 bụ́ mmụọ nke eziokwu ahụ,+ nke ụwa na-apụghị inweta,+ n’ihi na ọ dịghị ahụ ya, ọ maghịkwa ya. Unu maara ya, n’ihi na ọ na-adịgide n’ebe unu nọ, ọ dịkwa n’ime unu.+
10 N’ihi na ọ bụ anyị ka Chineke kpugheere+ ha site na mmụọ ya,+ n’ihi na mmụọ+ ahụ na-enyocha ihe niile, ọbụna ihe ndị miri emi+ nke Chineke.