Job 11:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Ị̀ ga-achọpụtali ihe omimi nke Chineke,+Ka ị̀ ga-achọpụtali ebe ịdị ukwuu nke Onye Pụrụ Ime Ihe Niile jedebere? Ndị Rom 11:33 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 33 Lee otú ngọzi+ na amamihe+ na ihe ọmụma+ nke Chineke si dị omimi! Lee otú a na-apụghị ịchọpụtacha ikpe ya,+ na otú a na-apụghị ịchọpụtacha ụzọ ya! Ndị Efesọs 3:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 ka unu wee nwee ike nke ọma isoro ndị nsọ niile jiri uche ghọta+ ihe bụ́ ịdị obosara na ịdị ogologo na ịdị elu na ịdị omimi,+
7 Ị̀ ga-achọpụtali ihe omimi nke Chineke,+Ka ị̀ ga-achọpụtali ebe ịdị ukwuu nke Onye Pụrụ Ime Ihe Niile jedebere?
33 Lee otú ngọzi+ na amamihe+ na ihe ọmụma+ nke Chineke si dị omimi! Lee otú a na-apụghị ịchọpụtacha ikpe ya,+ na otú a na-apụghị ịchọpụtacha ụzọ ya!
18 ka unu wee nwee ike nke ọma isoro ndị nsọ niile jiri uche ghọta+ ihe bụ́ ịdị obosara na ịdị ogologo na ịdị elu na ịdị omimi,+