Ekliziastis 3:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 O mewo ka ihe ọ bụla maa mma n’oge ya.+ O tinyewo ọbụna mgbe ebighị ebi n’obi ha,+ ka ụmụ mmadụ wee ghara ịchọpụta ọrụ ezi Chineke rụrụ site ná mmalite ruo ná ngwụsị.+ Ndị Rom 11:33 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 33 Lee otú ngọzi+ na amamihe+ na ihe ọmụma+ nke Chineke si dị omimi! Lee otú a na-apụghị ịchọpụtacha ikpe ya,+ na otú a na-apụghị ịchọpụtacha ụzọ ya!
11 O mewo ka ihe ọ bụla maa mma n’oge ya.+ O tinyewo ọbụna mgbe ebighị ebi n’obi ha,+ ka ụmụ mmadụ wee ghara ịchọpụta ọrụ ezi Chineke rụrụ site ná mmalite ruo ná ngwụsị.+
33 Lee otú ngọzi+ na amamihe+ na ihe ọmụma+ nke Chineke si dị omimi! Lee otú a na-apụghị ịchọpụtacha ikpe ya,+ na otú a na-apụghị ịchọpụtacha ụzọ ya!