Ndị Rom 2:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Ka ị̀ na-eleda obiọma ya+ na ndidi ya+ na ogologo ntachi obi ya+ dị ukwuu anya, n’ihi na ị maghị na obiọma Chineke na-agbalị iduga gị ná nchegharị?+ Ndị Rom 9:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 ka o wee mee ka a mara ebube ya dị ukwuu+ n’ebe arịa+ ndị dịịrị ebere dị, bụ́ ndị ọ kwadebere maka ebube tupu oge eruo,+
4 Ka ị̀ na-eleda obiọma ya+ na ndidi ya+ na ogologo ntachi obi ya+ dị ukwuu anya, n’ihi na ị maghị na obiọma Chineke na-agbalị iduga gị ná nchegharị?+
23 ka o wee mee ka a mara ebube ya dị ukwuu+ n’ebe arịa+ ndị dịịrị ebere dị, bụ́ ndị ọ kwadebere maka ebube tupu oge eruo,+