Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Diuterọnọmi 29:29
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 29 “Ihe e zoro ezo+ dịịrị Jehova bụ́ Chineke anyị, ma ihe e kpughere ekpughe+ dịịrị anyị, dịkwara ụmụ anyị ruo mgbe a na-akaghị aka, ka anyị wee mee ihe niile e kwuru n’iwu a.+

  • Matiu 16:17
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 17 Jizọs wee zaa ya, sị: “Obi ụtọ na-adịrị gị, Saịmọn nwa Jona, n’ihi na ọ bụghị anụ ahụ́ na ọbara kpugheere gị ya, kama ọ bụ Nna m nke nọ n’eluigwe.+

  • Mak 4:11
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 11 O wee sị ha: “Ọ bụ unu ka e nyere ikike ịghọta ihe nzuzo dị nsọ+ nke alaeze Chineke, ma n’ebe ndị nọ n’èzí nọ, ihe niile na-eme bụụrụ ha ihe atụ,+

  • Ndị Efesọs 3:5
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 5 N’ọgbọ ndị ọzọ, e meghị ka ụmụ mmadụ mara ihe nzuzo a+ dị ka mmụọ nsọ kpugheere+ ya ndịozi na ndị amụma+ ya dị nsọ ugbu a,

  • 2 Timoti 1:10
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 10 ma ugbu a, e mewo ka ọ pụta ìhè nke ọma site ná mpụta ìhè+ nke Onye Nzọpụta anyị, bụ́ Kraịst Jizọs, onye wepụrụ ọnwụ+ ma mee ka ìhè nwukwasị+ ná ndụ+ nakwa n’ereghị ure+ site n’ozi ọma ahụ,+

  • 1 Pita 1:12
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 12 E kpugheere ha na ọ bụghị onwe ha+ ka ha na-ejere ozi, kama ọ bụ unu ka ha na-enye ihe ndị ahụ e kwusaara+ unu ugbu a site n’ọnụ ndị ji mmụọ nsọ+ nke e si n’eluigwe zite zisaara unu ozi ọma. Ọ na-agụ ndị mmụọ ozi agụụ inyoba anya n’ihe ndị a.+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya