Daniel 9:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 “E kpebiwo na izu iri asaa ga-agabiga n’isi ndị gị+ nakwa n’isi obodo nsọ unu,+ iji mee ka mmebi iwu kwụsị+ nakwa iji kpochapụ mmehie+ nakwa iji kpuchie mmehie+ nakwa iji webata ezi omume ruo mgbe ebighị ebi+ nakwa iji kachie ọhụụ+ na onye amụma akara, nakwa iji tee Ebe Nsọ Kasị Nsọ mmanụ.+ Ọrụ Ndịozi 2:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Ma Pita biliri ọtọ, ya na ndịozi iri na otu+ ahụ, o welikwara olu ya ma gwa ha, sị: “Ndị Judia na unu niile ndị bi na Jeruselem,+ maranụ nke a, ṅaakwanụ ntị n’ihe m na-ekwu.
24 “E kpebiwo na izu iri asaa ga-agabiga n’isi ndị gị+ nakwa n’isi obodo nsọ unu,+ iji mee ka mmebi iwu kwụsị+ nakwa iji kpochapụ mmehie+ nakwa iji kpuchie mmehie+ nakwa iji webata ezi omume ruo mgbe ebighị ebi+ nakwa iji kachie ọhụụ+ na onye amụma akara, nakwa iji tee Ebe Nsọ Kasị Nsọ mmanụ.+
14 Ma Pita biliri ọtọ, ya na ndịozi iri na otu+ ahụ, o welikwara olu ya ma gwa ha, sị: “Ndị Judia na unu niile ndị bi na Jeruselem,+ maranụ nke a, ṅaakwanụ ntị n’ihe m na-ekwu.