Ọrụ Ndịozi 7:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 O wee sị: “Ụmụnna m na ndị bụ́ nna m, nụrụnụ. Chineke nke ebube+ pụtara ìhè n’ihu nna nna anyị bụ́ Ebreham mgbe ọ nọ na Mesopotemia, tupu ya agaa biri na Heran.+ Ọrụ Ndịozi 22:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 “Ụmụnna+ m na ndị bụ́ nna m, nụrụnụ ihe m na-ekwu+ n’ihu unu ugbu a iji zara ọnụ m.”
2 O wee sị: “Ụmụnna m na ndị bụ́ nna m, nụrụnụ. Chineke nke ebube+ pụtara ìhè n’ihu nna nna anyị bụ́ Ebreham mgbe ọ nọ na Mesopotemia, tupu ya agaa biri na Heran.+