24 N’ezie, n’ezie, ana m asị unu, Onye na-anụ okwu m ma kwere n’onye ahụ nke zitere m nwere ndụ ebighị ebi,+ ọ dịghịkwa aba n’ikpe kama o siwo n’ọnwụ gafere ná ndụ.+
2 (ee, e mere ka ndụ ahụ pụta ìhè,+ anyị ahụwo ya ma na-agba àmà,+ na-akọkwara unu banyere ndụ ebighị ebi+ ahụ nke si n’aka Nna ahụ, nke e mere ka ọ pụta ìhè n’ebe anyị nọ,)