Jọn 1:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Ya mere, Okwu ahụ ghọrọ anụ ahụ́+ ma bie n’etiti anyị. Anyị hụkwara ebube ya, bụ́ ụdị ebube nke ọkpara a mụrụ naanị ya+ na-enweta n’aka nna ya; o jupụtakwara n’obiọma na-erughịrị mmadụ na eziokwu.+ Ndị Galeshia 4:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Ma mgbe oge ahụ dum zuru,+ Chineke zipụrụ Ọkpara ya,+ bụ́ onye nwaanyị mụrụ,+ bụrụkwa onye nọ n’okpuru iwu,+
14 Ya mere, Okwu ahụ ghọrọ anụ ahụ́+ ma bie n’etiti anyị. Anyị hụkwara ebube ya, bụ́ ụdị ebube nke ọkpara a mụrụ naanị ya+ na-enweta n’aka nna ya; o jupụtakwara n’obiọma na-erughịrị mmadụ na eziokwu.+
4 Ma mgbe oge ahụ dum zuru,+ Chineke zipụrụ Ọkpara ya,+ bụ́ onye nwaanyị mụrụ,+ bụrụkwa onye nọ n’okpuru iwu,+