Jenesis 3:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 M+ ga-emekwa ka iro+ dịrị n’etiti gị+ na nwaanyị ahụ+ nakwa n’etiti mkpụrụ gị+ na mkpụrụ ya.+ Ọ+ ga-egwepịa gị+ isi,+ ị+ ga-emerụkwa ya ahụ́+ n’ikiri ụkwụ.”+ Jenesis 49:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Mkpanaka eze agaghị esi na Juda pụọ,+ mkpara onye na-achị isi agaghịkwa esi n’agbata ụkwụ ya pụọ, ruo mgbe Shaịlo bịara;+ ọ bụkwa ya ka ndị dị iche iche ga-erubere isi.+
15 M+ ga-emekwa ka iro+ dịrị n’etiti gị+ na nwaanyị ahụ+ nakwa n’etiti mkpụrụ gị+ na mkpụrụ ya.+ Ọ+ ga-egwepịa gị+ isi,+ ị+ ga-emerụkwa ya ahụ́+ n’ikiri ụkwụ.”+
10 Mkpanaka eze agaghị esi na Juda pụọ,+ mkpara onye na-achị isi agaghịkwa esi n’agbata ụkwụ ya pụọ, ruo mgbe Shaịlo bịara;+ ọ bụkwa ya ka ndị dị iche iche ga-erubere isi.+