Matiu 16:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Jizọs wee zaa ya, sị: “Obi ụtọ na-adịrị gị, Saịmọn nwa Jona, n’ihi na ọ bụghị anụ ahụ́ na ọbara kpugheere gị ya, kama ọ bụ Nna m nke nọ n’eluigwe.+ Ndị Efesọs 2:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 e wukwasịkwara unu n’elu ntọala+ nke bụ́ ndịozi+ na ndị amụma,+ ebe Kraịst Jizọs n’onwe ya bụ nkume isi nkuku e ji tọọ ntọala.+
17 Jizọs wee zaa ya, sị: “Obi ụtọ na-adịrị gị, Saịmọn nwa Jona, n’ihi na ọ bụghị anụ ahụ́ na ọbara kpugheere gị ya, kama ọ bụ Nna m nke nọ n’eluigwe.+
20 e wukwasịkwara unu n’elu ntọala+ nke bụ́ ndịozi+ na ndị amụma,+ ebe Kraịst Jizọs n’onwe ya bụ nkume isi nkuku e ji tọọ ntọala.+