Jọn 1:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Otú ọ dị, ọ bụ ndị niile nabatara ya+ ka o nyere ikike ịghọ ụmụ Chineke,+ n’ihi na ha nwere okwukwe n’aha ya;+ Ndị Galeshia 3:26 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 26 N’eziokwu, unu niile bụ ụmụ+ Chineke site n’okwukwe unu nwere na Kraịst Jizọs. 1 Jọn 3:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Ndị m hụrụ n’anya, ugbu a, anyị bụ ụmụ Chineke,+ ma e mebeghị ka ihe anyị ga-abụ pụta ìhè.+ Anyị maara na mgbe ọ bụla e mere ka onye ahụ pụta ìhè,+ anyị ga-adị ka ya,+ n’ihi na anyị ga-ahụ ya otú ọ dị.+
12 Otú ọ dị, ọ bụ ndị niile nabatara ya+ ka o nyere ikike ịghọ ụmụ Chineke,+ n’ihi na ha nwere okwukwe n’aha ya;+
2 Ndị m hụrụ n’anya, ugbu a, anyị bụ ụmụ Chineke,+ ma e mebeghị ka ihe anyị ga-abụ pụta ìhè.+ Anyị maara na mgbe ọ bụla e mere ka onye ahụ pụta ìhè,+ anyị ga-adị ka ya,+ n’ihi na anyị ga-ahụ ya otú ọ dị.+