Ndị Rom 8:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Mmụọ nsọ+ n’onwe ya so mmụọ+ anyị na-agba àmà+ na anyị bụ ụmụ Chineke.+ 2 Ndị Kọrịnt 6:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 “‘M ga-abụkwara unu nna,+ unu ga-abụkwara m ụmụ ndị ikom na ụmụ ndị inyom,’+ ka Jehova Onye Pụrụ Ime Ihe Niile+ kwuru.” Ndị Efesọs 1:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 N’ihi na ọ họpụtara anyị tupu oge eruo+ ka o doo+ anyị dị ka ụmụ+ nye onwe ya site n’aka Jizọs Kraịst, dị ka o si dị ya ezi mma n’uche,+ 1 Jọn 3:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Leenụ ụdị ịhụnanya+ Nna ahụ gosiri anyị, ka e wee kpọọ anyị ụmụ Chineke;+ ọ bụkwa ihe anyị bụ. Ọ bụ ya mere na ụwa+ amaghị anyị, n’ihi na ụwa amaghị Ya.+
18 “‘M ga-abụkwara unu nna,+ unu ga-abụkwara m ụmụ ndị ikom na ụmụ ndị inyom,’+ ka Jehova Onye Pụrụ Ime Ihe Niile+ kwuru.”
5 N’ihi na ọ họpụtara anyị tupu oge eruo+ ka o doo+ anyị dị ka ụmụ+ nye onwe ya site n’aka Jizọs Kraịst, dị ka o si dị ya ezi mma n’uche,+
3 Leenụ ụdị ịhụnanya+ Nna ahụ gosiri anyị, ka e wee kpọọ anyị ụmụ Chineke;+ ọ bụkwa ihe anyị bụ. Ọ bụ ya mere na ụwa+ amaghị anyị, n’ihi na ụwa amaghị Ya.+