9 N’ihi na Chineke, onye m ji mmụọ m na-ejere ozi dị nsọ site n’izisa ozi ọma banyere Ọkpara ya, bụ onye akaebe+ m banyere otú m si echeta unu mgbe niile n’ekpere m n’akwụsịghị akwụsị,+
11 N’ihi na ònye n’etiti ụmụ mmadụ maara ihe dị n’ime mmadụ ma e wezụga mmụọ+ mmadụ nke dị n’ime ya? Otú ahụkwa, ọ dịghị onye maara ihe ndị metụtara Chineke, ma e wezụga mmụọ+ nke Chineke.