Ndị Rom 1:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 Chineke, onye m ji obi m niile na-efe ma na-ekwusa ozi ọma banyere Ọkpara ya, bụ onye akaebe m na m na-echeta unu mgbe niile n’ekpere m.+ Ndị Rom Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 1:9 Ụlọ Nche,11/15/2000, p. 12
9 Chineke, onye m ji obi m niile na-efe ma na-ekwusa ozi ọma banyere Ọkpara ya, bụ onye akaebe m na m na-echeta unu mgbe niile n’ekpere m.+