1 Ndị Tesalonaịka 3:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 ebe anyị na-arịọsi arịrịọ ike+ abalị na ehihie n’ụzọ pụrụ iche karị iji hụ ihu unu, iji mee ka unu nwetakwa ihe kọrọ n’okwukwe unu?+ 2 Timoti 1:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Ana m ekele Chineke, bụ́ onye m na-ejere ozi dị nsọ+ dị ka nna nna m hà+ jere, sitekwa n’akọ na uche dị ọcha,+ na ọ dịbeghị mgbe m kwụsịrị icheta gị n’arịrịọ m na-arịọsi ike,+ abalị na ehihie.
10 ebe anyị na-arịọsi arịrịọ ike+ abalị na ehihie n’ụzọ pụrụ iche karị iji hụ ihu unu, iji mee ka unu nwetakwa ihe kọrọ n’okwukwe unu?+
3 Ana m ekele Chineke, bụ́ onye m na-ejere ozi dị nsọ+ dị ka nna nna m hà+ jere, sitekwa n’akọ na uche dị ọcha,+ na ọ dịbeghị mgbe m kwụsịrị icheta gị n’arịrịọ m na-arịọsi ike,+ abalị na ehihie.