-
1 Ndị Kọrịnt 2:11Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
11 Mmadụ ò nwere ike ịma ihe dị onye ọzọ n’obi? Mbanụ. Ọ bụ naanị onye ahụ ma ihe dị ya n’obi. Ọ bụkwa otú ahụ ka a na-enweghị onye ma ihe dị Chineke n’obi, ma e wezụga mmụọ nsọ Chineke.
-