Matiu 5:48 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 48 Ya mere, unu aghaghị izu okè, dị ka Nna unu nke eluigwe zuru okè.+ Luk 6:36 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 36 Na-emenụ ebere, dị nnọọ ka Nna unu na-eme ebere.+