Levitikọs 19:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 “Gwa nzukọ ụmụ Izrel dum okwu, sị ha, ‘Unu ga-adị nsọ,+ n’ihi na mụ onwe m bụ́ Jehova Chineke unu dị nsọ.+ Diuterọnọmi 18:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Ị gaghị enwe ntụpọ n’ebe Jehova bụ́ Chineke gị nọ.+ Luk 6:36 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 36 Na-emenụ ebere, dị nnọọ ka Nna unu na-eme ebere.+ 1 Pita 1:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 n’ihi na e dere, sị: “Unu ga-adị nsọ, n’ihi na adị m nsọ.”+
2 “Gwa nzukọ ụmụ Izrel dum okwu, sị ha, ‘Unu ga-adị nsọ,+ n’ihi na mụ onwe m bụ́ Jehova Chineke unu dị nsọ.+