2 Samuel 22:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 M ga-abụ onye na-enweghị ntụpọ+ n’ebe ọ nọ,Mụ onwe m ga-ezerekwa njehie.+ Abụ Ọma 37:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Jehova maara ụbọchị niile nke ndị na-enweghị ntụpọ,+Ihe nketa ha ga-adịrukwa mgbe ebighị ebi.+ Matiu 5:48 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 48 Ya mere, unu aghaghị izu okè, dị ka Nna unu nke eluigwe zuru okè.+ 2 Pita 3:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Ya mere, ndị m hụrụ n’anya, ebe unu na-echere ihe ndị a, gbalịsienụ ike ka o wee hụ unu n’ikpeazụ dị ka ndị na-enweghị ntụpọ+ na ndị na-enweghị mmerụ na ndị nọ n’udo.+
14 Ya mere, ndị m hụrụ n’anya, ebe unu na-echere ihe ndị a, gbalịsienụ ike ka o wee hụ unu n’ikpeazụ dị ka ndị na-enweghị ntụpọ+ na ndị na-enweghị mmerụ na ndị nọ n’udo.+