8 Ònye nụtụrụla ụdị ihe a?+ Ònye hụtụrụla ụdị ihe ndị a?+ À ga-amụ ala+ n’otu ụbọchị+ site n’ime oké mgbalị? Ka à ga-amụ mba+ n’otu mgbe?+ N’ihi na ime mere Zayọn, ọ mụwokwa ụmụ ya ndị ikom.
6 Onye obi ụtọ+ na onye dị nsọ+ ka onye ọ bụla nke nwere òkè ná mbilite n’ọnwụ mbụ bụ; ọnwụ nke abụọ+ enweghị ikike+ n’ebe ndị a nọ, kama ha ga-abụ ndị nchụàjà+ nke Chineke na nke Kraịst, ha ga-esokwa ya chịa dị ka ndị eze ruo otu puku afọ ahụ.+