1 Pita 2:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Ma unu bụ “agbụrụ a họọrọ, òtù ndị nchụàjà bụ́ ndị eze, mba dị nsọ,+ otu ndị pụrụ iche nke Chineke,+ ka unu wee kwusaa n’ebe niile ịdị mma”+ nke onye ahụ kpọpụtara unu n’ọchịchịrị wee kpọba unu n’ìhè ya dị ebube.+ Mkpughe 1:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 o wee mee ka anyị bụrụ otu alaeze,+ ndị nchụàjà+ nke Chineke ya bụ́ Nna ya—ee, ka ebube na ike dịrị ya ruo mgbe ebighị ebi.+ Amen.
9 Ma unu bụ “agbụrụ a họọrọ, òtù ndị nchụàjà bụ́ ndị eze, mba dị nsọ,+ otu ndị pụrụ iche nke Chineke,+ ka unu wee kwusaa n’ebe niile ịdị mma”+ nke onye ahụ kpọpụtara unu n’ọchịchịrị wee kpọba unu n’ìhè ya dị ebube.+
6 o wee mee ka anyị bụrụ otu alaeze,+ ndị nchụàjà+ nke Chineke ya bụ́ Nna ya—ee, ka ebube na ike dịrị ya ruo mgbe ebighị ebi.+ Amen.