1 Timoti 6:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 onye naanị ya nwere anwụghị anwụ,+ onye bi n’ìhè a na-apụghị iru nso,+ onye mmadụ ọ bụla na-ahụtụbeghị, ọ dịghịkwa mmadụ ọ bụla pụrụ ịhụ ya.+ Ka nsọpụrụ+ na ike ebighị ebi dịrị ya. Amen.
16 onye naanị ya nwere anwụghị anwụ,+ onye bi n’ìhè a na-apụghị iru nso,+ onye mmadụ ọ bụla na-ahụtụbeghị, ọ dịghịkwa mmadụ ọ bụla pụrụ ịhụ ya.+ Ka nsọpụrụ+ na ike ebighị ebi dịrị ya. Amen.