37 Mgbe ahụ, ndị ezi omume ga-aza ya, sị, ‘Onyenwe anyị, olee mgbe anyị hụrụ ka agụụ na-agụ gị wee nye gị nri, ma ọ̀ bụ ka akpịrị na-akpọ gị nkụ,+ wee nye gị ihe ka ị ṅụọ?+
18 Ọbụna Kraịst nwụrụ naanị otu ugboro n’ihe banyere mmehie,+ onye ezi omume n’ihi ndị ajọ omume,+ ka o wee duga unu n’ebe Chineke nọ,+ ebe e mere ka ọ nwụọ n’anụ ahụ́,+ ma e mere ka ọ dị ndụ na mmụọ.+