Aịzaya 53:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Anyị niile awagharịwo dị ka atụrụ;+ onye ọ bụla n’ime anyị gawara n’ụzọ nke ya; Jehova emewokwa ka onye ahụ buru njehie anyị niile.+ Ndị Hibru 9:28 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 28 otú a kwa ka a chụrụ Kraịst n’àjà naanị otu ugboro+ ka o buru mmehie nke ọtụtụ ndị;+ mgbe ndị na-achọsi ya ike maka nzọpụta ha ga-ahụkwa+ ya nke ugboro abụọ,+ ọ gaghị abụ n’ihi mmehie,+ ndị na-achọsi ya ike maka nzọpụta ha ga-ahụkwa ya.+
6 Anyị niile awagharịwo dị ka atụrụ;+ onye ọ bụla n’ime anyị gawara n’ụzọ nke ya; Jehova emewokwa ka onye ahụ buru njehie anyị niile.+
28 otú a kwa ka a chụrụ Kraịst n’àjà naanị otu ugboro+ ka o buru mmehie nke ọtụtụ ndị;+ mgbe ndị na-achọsi ya ike maka nzọpụta ha ga-ahụkwa+ ya nke ugboro abụọ,+ ọ gaghị abụ n’ihi mmehie,+ ndị na-achọsi ya ike maka nzọpụta ha ga-ahụkwa ya.+