Aịzaya 53:6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 Anyị niile akpafuola ka atụrụ.+ Onye ọ bụla n’ime anyị gawara n’ụzọ nke ya. Ma, Jehova emeela ka onye ahụ buru mmehie anyị niile.+ Aịzaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 53:6 Ajụjụ Ndị Baịbụl Zara, isiokwu 146 Ụlọ Nche,1/15/2009, p. 27 Amụma Aịsaịa II, p. 202-205
6 Anyị niile akpafuola ka atụrụ.+ Onye ọ bụla n’ime anyị gawara n’ụzọ nke ya. Ma, Jehova emeela ka onye ahụ buru mmehie anyị niile.+