1 Pita 3:18 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 18 Kraịst, bụ́ onye ezi omume, nwụrụ naanị otu ugboro n’ihi ndị mmehie+ ka o duga unu ebe Chineke nọ.+ Ọ bụ mmadụ mgbe ọ nwụrụ,+ ma ọ bụ mmụọ mgbe e mere ka ọ dị ndụ.+
18 Kraịst, bụ́ onye ezi omume, nwụrụ naanị otu ugboro n’ihi ndị mmehie+ ka o duga unu ebe Chineke nọ.+ Ọ bụ mmadụ mgbe ọ nwụrụ,+ ma ọ bụ mmụọ mgbe e mere ka ọ dị ndụ.+