Ndị Rom 5:6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 N’eziokwu, mgbe anyị ka bụ ndị mmehie,*+ Kraịst nwụrụ n’oge a kara aka maka ndị na-anaghị asọpụrụ Chineke. Ndị Hibru 9:28 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 28 ọ bụkwa otú ahụ ka a chụrụ Kraịst n’àjà naanị otu ugboro ka o buru mmehie ọtụtụ ndị.+ Mgbe ọ ga-apụta nke ugboro abụọ, ọ gaghị abụ ka o wepụ mmehie, ndị na-achọsi ya ike ka a zọpụta ha ga-ahụkwa ya.+
6 N’eziokwu, mgbe anyị ka bụ ndị mmehie,*+ Kraịst nwụrụ n’oge a kara aka maka ndị na-anaghị asọpụrụ Chineke.
28 ọ bụkwa otú ahụ ka a chụrụ Kraịst n’àjà naanị otu ugboro ka o buru mmehie ọtụtụ ndị.+ Mgbe ọ ga-apụta nke ugboro abụọ, ọ gaghị abụ ka o wepụ mmehie, ndị na-achọsi ya ike ka a zọpụta ha ga-ahụkwa ya.+