8 Onyenwe anyị, onye na-ekpe ikpe ziri ezi,+ ejikerela ugbu a inye m okpueze a na-enye ndị ezi omume.+ Ọ ga-eji ya kwụọ m ụgwọ n’ụbọchị ikpe.+ Ma, ọ bụghị naanị m ka ọ ga-enye ya, ọ ga-enyekwa ya ndị niile na-atụsi anya ike ka ọ pụta ìhè.
13 Ka ọ dị ugbu a, anyị na-eche ka ihe na-eme obi ụtọ anyị na-atụ anya ya mezuo,+ na-echekwa mgbe Chineke ukwu na Onye Nzọpụta anyị, bụ́ Jizọs Kraịst, ga-eme ka ebube ha pụta ìhè.