Abụ Ọma 119:176 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 176 Ana m awagharị dị ka atụrụ furu efu.+ Biko, chọọ ohu gị,+N’ihi na echefughị m ihe i nyere n’iwu.+ Ezikiel 34:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Atụrụ m wee na-akpafu n’ugwu ukwu niile nakwa n’ugwu ọ bụla dị elu;+ atụrụ m+ gbasasịkwara n’elu ala dum, n’enweghị onye ọ bụla na-ajụ ajụjụ ha, n’enweghịkwa onye ọ bụla na-achọ ha. 1 Pita 2:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 N’ihi na unu dị ka atụrụ ndị na-akpafu akpafu;+ ma ugbu a, unu alaghachikwuruwo onye ọzụzụ atụrụ+ na onye nlekọta nke mkpụrụ obi unu.
176 Ana m awagharị dị ka atụrụ furu efu.+ Biko, chọọ ohu gị,+N’ihi na echefughị m ihe i nyere n’iwu.+
6 Atụrụ m wee na-akpafu n’ugwu ukwu niile nakwa n’ugwu ọ bụla dị elu;+ atụrụ m+ gbasasịkwara n’elu ala dum, n’enweghị onye ọ bụla na-ajụ ajụjụ ha, n’enweghịkwa onye ọ bụla na-achọ ha.
25 N’ihi na unu dị ka atụrụ ndị na-akpafu akpafu;+ ma ugbu a, unu alaghachikwuruwo onye ọzụzụ atụrụ+ na onye nlekọta nke mkpụrụ obi unu.