1 Ndị Kọrịnt 15:50 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 50 Otú ọ dị, nke a ka m na-ekwu, ụmụnna m, na anụ ahụ́ na ọbara apụghị iketa alaeze Chineke,+ ire ure adịghịkwa eketa ereghị ure.+ Ndị Kọlọsi 1:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 ọ bụ unu ka o mere ugbu a ka unu na ya dị ná mma+ site n’anụ ahụ́ nke onye ahụ, site n’ọnwụ ya,+ ka o wee chee unu n’ihu ya dị ka ndị dị nsọ na ndị na-enweghị mmerụ+ na ndị a na-adịghị ebo ebubo+ n’ihu ya,
50 Otú ọ dị, nke a ka m na-ekwu, ụmụnna m, na anụ ahụ́ na ọbara apụghị iketa alaeze Chineke,+ ire ure adịghịkwa eketa ereghị ure.+
22 ọ bụ unu ka o mere ugbu a ka unu na ya dị ná mma+ site n’anụ ahụ́ nke onye ahụ, site n’ọnwụ ya,+ ka o wee chee unu n’ihu ya dị ka ndị dị nsọ na ndị na-enweghị mmerụ+ na ndị a na-adịghị ebo ebubo+ n’ihu ya,