Ọpụpụ 19:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Unu onwe unu ga-aghọrọ m alaeze nke ndị nchụàjà na mba dị nsọ.’+ Ọ bụ ihe ndị a ka ị ga-agwa ụmụ Izrel.” Luk 22:29 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 29 mụ na unu na-agbakwa ndụ maka alaeze,+ dị nnọọ ka mụ na Nna m gbara ndụ,+
6 Unu onwe unu ga-aghọrọ m alaeze nke ndị nchụàjà na mba dị nsọ.’+ Ọ bụ ihe ndị a ka ị ga-agwa ụmụ Izrel.”