1 Ndị Kọrịnt 15:54 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 54 Ma mgbe ahụ́ a nke pụrụ ire ure yikwasịrị ereghị ure, ahụ́ a nke pụrụ ịnwụ anwụ eyikwasịkwa anwụghị anwụ, mgbe ahụ ka okwu ahụ e dere ga-emezu, nke sịrị: “E lodawo ọnwụ+ ruo mgbe ebighị ebi.”+
54 Ma mgbe ahụ́ a nke pụrụ ire ure yikwasịrị ereghị ure, ahụ́ a nke pụrụ ịnwụ anwụ eyikwasịkwa anwụghị anwụ, mgbe ahụ ka okwu ahụ e dere ga-emezu, nke sịrị: “E lodawo ọnwụ+ ruo mgbe ebighị ebi.”+