2 Ndị Eze 4:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 E nwere otu nwaanyị n’ime ndị nwunye ụmụ+ ndị amụma nke tikuru Ịlaịsha, sị: “Di m bụ́ ohu gị anwụwo; gị onwe gị makwaara nke ọma na ohu gị nọ na-atụ egwu+ Jehova, onye anyị ji ụgwọ+ abịawokwa ịkpọrọ ụmụ m abụọ ka ha bụrụ ndị ohu ya.” 2 Ndị Eze 6:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Ụmụ+ ndị amụma wee malite ịsị Ịlaịsha: “Leenụ! Ebe+ a anyị bi n’ihu gị abaghị+ anyị aba ma ọlị.
4 E nwere otu nwaanyị n’ime ndị nwunye ụmụ+ ndị amụma nke tikuru Ịlaịsha, sị: “Di m bụ́ ohu gị anwụwo; gị onwe gị makwaara nke ọma na ohu gị nọ na-atụ egwu+ Jehova, onye anyị ji ụgwọ+ abịawokwa ịkpọrọ ụmụ m abụọ ka ha bụrụ ndị ohu ya.”