2 Ndị Eze 4:38 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 38 Ịlaịsha wee laghachi Gilgal,+ ma ụnwụ+ dị n’ala ahụ. Ka ụmụ+ ndị amụma nọ ọdụ n’ihu ya,+ o mesịrị gwa onye na-ejere ya ozi, sị:+ “Sinye nnukwu ite e ji esi nri n’ọkụ ma siere ụmụ ndị amụma ofe.”+
38 Ịlaịsha wee laghachi Gilgal,+ ma ụnwụ+ dị n’ala ahụ. Ka ụmụ+ ndị amụma nọ ọdụ n’ihu ya,+ o mesịrị gwa onye na-ejere ya ozi, sị:+ “Sinye nnukwu ite e ji esi nri n’ọkụ ma siere ụmụ ndị amụma ofe.”+