Ilu 8:34 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 34 Obi ụtọ na-adịrị onye na-ege m ntị site n’ịmụrụ anya n’ọnụ ụzọ m kwa ụbọchị, site n’iche nche n’idé ndị dị n’ọnụ ụzọ m.+ Ọrụ Ndịozi 22:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 “Abụ m onye Juu,+ onye a mụrụ na Tasọs nke Silishia,+ ma agụrụ m akwụkwọ n’obodo a n’ụkwụ Gameliel,+ a kụziiri m otú e si agbasosi Iwu nna nna anyị hà ike,+ m na-anụrụ Chineke ọkụ n’obi+ dị nnọọ ka unu niile na-anụ ọkụ n’obi taa.
34 Obi ụtọ na-adịrị onye na-ege m ntị site n’ịmụrụ anya n’ọnụ ụzọ m kwa ụbọchị, site n’iche nche n’idé ndị dị n’ọnụ ụzọ m.+
3 “Abụ m onye Juu,+ onye a mụrụ na Tasọs nke Silishia,+ ma agụrụ m akwụkwọ n’obodo a n’ụkwụ Gameliel,+ a kụziiri m otú e si agbasosi Iwu nna nna anyị hà ike,+ m na-anụrụ Chineke ọkụ n’obi+ dị nnọọ ka unu niile na-anụ ọkụ n’obi taa.