2 Ndị Eze 2:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 O wee ruo mgbe Jehova chọrọ iburu Ịlaịja+ n’oké ifufe gaa n’eluigwe,+ Ịlaịja na Ịlaịsha+ si na Gilgal+ na-agbago.
2 O wee ruo mgbe Jehova chọrọ iburu Ịlaịja+ n’oké ifufe gaa n’eluigwe,+ Ịlaịja na Ịlaịsha+ si na Gilgal+ na-agbago.