1 Samuel 22:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Ndị niile ihe na-esiri ike+ na ndị niile nwere onye ha ji ụgwọ+ nakwa ndị niile ihe na-ewute ná mkpụrụ obi+ wee malite izukọta n’ebe ọ nọ,+ o wee bụrụ onyeisi ha;+ ndị ikom ya na ha nọ wee dị ihe dị ka narị anọ.
2 Ndị niile ihe na-esiri ike+ na ndị niile nwere onye ha ji ụgwọ+ nakwa ndị niile ihe na-ewute ná mkpụrụ obi+ wee malite izukọta n’ebe ọ nọ,+ o wee bụrụ onyeisi ha;+ ndị ikom ya na ha nọ wee dị ihe dị ka narị anọ.