25 Ụmụ Dan wee sị ya: “Ekwela ka olu gị darute n’ebe anyị nọ ka ndị ihe na-ewute ná mkpụrụ obi+ ghara ịwakpo unu, i wee tụfuo mkpụrụ obi gị na mkpụrụ obi ezinụlọ gị.”
8 Hushaị wee gaa n’ihu ịsị: “Gị onwe gị maara nna gị na ndị ikom ya nke ọma, na ha dị ike,+ bụrụkwa ndị ihe na-ewute ná mkpụrụ obi,+ dị ka nne anụ ọhịa bea nke na-ahụkwaghị ụmụ ya n’ọhịa;+ nna gị bụkwa dike,+ ọ gaghịkwa eso ndị ahụ nọrọ n’abalị.