2 Ndị Eze 2:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 N’ikpeazụ, ọ tụgharịrị wee hụ ha ma kọchaa+ ha n’aha Jehova. Nne anụ ọhịa bea+ abụọ wee si n’ọhịa pụta dọrie ụmụaka iri anọ na abụọ n’ime ha.+ Ilu 17:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Ọ ka mma ka mmadụ zute anụ ọhịa bea a napụrụ ụmụ ya+ kama izute onye ọ bụla nke bụ́ onye iberiibe ná nzuzu ya.+ Hosia 13:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 M ga-ezute ha dị ka anụ ọhịa bea nke na-ahụkwaghị ụmụ ya,+ m ga-adọwa obi ha. M ga-eri ha n’ebe ahụ dị ka ọdụm;+ anụ ọhịa ga-adọrisị ha.+
24 N’ikpeazụ, ọ tụgharịrị wee hụ ha ma kọchaa+ ha n’aha Jehova. Nne anụ ọhịa bea+ abụọ wee si n’ọhịa pụta dọrie ụmụaka iri anọ na abụọ n’ime ha.+
12 Ọ ka mma ka mmadụ zute anụ ọhịa bea a napụrụ ụmụ ya+ kama izute onye ọ bụla nke bụ́ onye iberiibe ná nzuzu ya.+
8 M ga-ezute ha dị ka anụ ọhịa bea nke na-ahụkwaghị ụmụ ya,+ m ga-adọwa obi ha. M ga-eri ha n’ebe ahụ dị ka ọdụm;+ anụ ọhịa ga-adọrisị ha.+