Aịzaya 56:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Unu anụ ọhịa niile, bịanụ rie ihe, unu anụ niile bi n’oké ọhịa.+ Jeremaya 12:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Ihe nketa m+ dị m ka nnụnụ na-eri anụ nke tụrụ àgwà; nnụnụ ndị na-eri anụ gbara ya gburugburu.+ Bịanụ, zukọtanụ, unu anụ niile nọ n’ọhịa; kpọtanụ ha ka ha rie anụ.+
9 Ihe nketa m+ dị m ka nnụnụ na-eri anụ nke tụrụ àgwà; nnụnụ ndị na-eri anụ gbara ya gburugburu.+ Bịanụ, zukọtanụ, unu anụ niile nọ n’ọhịa; kpọtanụ ha ka ha rie anụ.+