1 Ndị Eze 19:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Ọ ga-erukwa na onye gbanahụrụ mma agha Hazel,+ Jihu ga-egbu ya;+ onye gbanahụkwara mma agha Jihu, Ịlaịsha ga-egbu ya.+ Ilu 9:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Ọ bụrụ na ị maara ihe, ọ bụ onwe gị ka ị maara ya;+ ọ bụrụkwa na ị kwawo emo, ị ga-eburu ya, naanị gị.+ Ilu 19:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 I kwesịrị iti onye na-akwa emo ihe,+ ka onye na-amaghị ihe wee mara ihe;+ e kwesịkwara ịbara onye na-aghọta ihe mba, ka o wee nweta ihe ọmụma.+ Ilu 19:29 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 29 A ghaghị ikpe ndị na-akwa emo ikpe,+ ụtarị bụkwa maka azụ ndị nzuzu.+ Nehọm 1:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Jehova bụ Chineke nke chọrọ ofufe a na-ekewaghị ekewa,+ bụrụkwa onye na-abọ ọbọ; Jehova na-abọ ọbọ,+ na-ewekwa iwe.+ Jehova ga-abọ ọbọ n’ahụ́ ndị iro+ ya, ọ na-eweso ndị iro+ ya iwe.
17 Ọ ga-erukwa na onye gbanahụrụ mma agha Hazel,+ Jihu ga-egbu ya;+ onye gbanahụkwara mma agha Jihu, Ịlaịsha ga-egbu ya.+
12 Ọ bụrụ na ị maara ihe, ọ bụ onwe gị ka ị maara ya;+ ọ bụrụkwa na ị kwawo emo, ị ga-eburu ya, naanị gị.+
25 I kwesịrị iti onye na-akwa emo ihe,+ ka onye na-amaghị ihe wee mara ihe;+ e kwesịkwara ịbara onye na-aghọta ihe mba, ka o wee nweta ihe ọmụma.+
2 Jehova bụ Chineke nke chọrọ ofufe a na-ekewaghị ekewa,+ bụrụkwa onye na-abọ ọbọ; Jehova na-abọ ọbọ,+ na-ewekwa iwe.+ Jehova ga-abọ ọbọ n’ahụ́ ndị iro+ ya, ọ na-eweso ndị iro+ ya iwe.