2 Ndị Eze 2:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 N’ikpeazụ, ọ tụgharịrị wee hụ ha ma kọchaa+ ha n’aha Jehova. Nne anụ ọhịa bea+ abụọ wee si n’ọhịa pụta dọrie ụmụaka iri anọ na abụọ n’ime ha.+
24 N’ikpeazụ, ọ tụgharịrị wee hụ ha ma kọchaa+ ha n’aha Jehova. Nne anụ ọhịa bea+ abụọ wee si n’ọhịa pụta dọrie ụmụaka iri anọ na abụọ n’ime ha.+