18 Ọ ga-akwụ ndị mmadụ ụgwọ dị ka omume ha si dị.+ Ndị na-emegide ya ga-enweta ọnụma, ndị iro ya ga-enweta mmeso kwesịrị ha.+ Ọ ga-akwụ agwaetiti niile ụgwọ kwesịrị ha.+
5 Otú ọ dị, ọ bụrụ na ajọ omume anyị emee ka ezi omume nke Chineke+ pụta ìhè, gịnị ka anyị ga-ekwu? Chineke ọ̀ na-ekpe ikpe na-ezighị ezi+ mgbe ọ na-egosi ọnụma ya? (Ana m ekwu dị ka mmadụ.+)