Aịzaya 41:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 41 “Nọrọnụ jụụ gee m ntị, unu agwaetiti;+ ka mba dị iche iche+ nwetaghachi ike. Ka ha bịa nso.+ Ka ha kwuo okwu n’oge ahụ. Ka anyị bịakọta ọnụ maka ikpe ikpe.+ Aịzaya 41:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Agwaetiti+ niile hụrụ ya tụwa egwu. Nsọtụ niile nke ụwa malitere ịma jijiji.+ Ha bịara nso ma na-abịa.
41 “Nọrọnụ jụụ gee m ntị, unu agwaetiti;+ ka mba dị iche iche+ nwetaghachi ike. Ka ha bịa nso.+ Ka ha kwuo okwu n’oge ahụ. Ka anyị bịakọta ọnụ maka ikpe ikpe.+
5 Agwaetiti+ niile hụrụ ya tụwa egwu. Nsọtụ niile nke ụwa malitere ịma jijiji.+ Ha bịara nso ma na-abịa.