Abụ Ọma 65:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Ndị bi na nsọtụ ụwa ga-atụ ihe ịrịba ama gị niile egwu;+Ị na-eme ka chi ọbụbọ na chi ojiji tie mkpu ọṅụ.+ Abụ Ọma 66:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Sịnụ Chineke: “Lee ka ọrụ gị niile si dị egwu!+Ndị iro gị ga-eji egwu bịakwute gị n’ihi ịdị ukwuu nke ike gị.+ Abụ Ọma 67:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Chineke ga-agọzi anyị,+Nsọtụ niile nke ụwa ga-atụkwa egwu ya.+
8 Ndị bi na nsọtụ ụwa ga-atụ ihe ịrịba ama gị niile egwu;+Ị na-eme ka chi ọbụbọ na chi ojiji tie mkpu ọṅụ.+
3 Sịnụ Chineke: “Lee ka ọrụ gị niile si dị egwu!+Ndị iro gị ga-eji egwu bịakwute gị n’ihi ịdị ukwuu nke ike gị.+