Abụ Ọma 65:8 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 Ndị bi n’ebe ndị dị anya ga-atụ egwu n’ihi ihe ndị dị ịtụnanya ị na-eme.+ Ị ga-eme ka ndị bi n’ebe ọwụwa anyanwụ na ndị bi n’ebe ọdịda anyanwụ tie mkpu ọṅụ.
8 Ndị bi n’ebe ndị dị anya ga-atụ egwu n’ihi ihe ndị dị ịtụnanya ị na-eme.+ Ị ga-eme ka ndị bi n’ebe ọwụwa anyanwụ na ndị bi n’ebe ọdịda anyanwụ tie mkpu ọṅụ.