Abụ Ọma 22:27 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 27 Nsọtụ niile nke ụwa ga-echeta Jehova ma chigharịkwuru ya.+Ezinụlọ niile nke mba dị iche iche ga-akpọkwa isiala n’ihu gị.+ Mkpughe 15:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Olee onye na-agaghị atụ egwu gị,+ Jehova,+ ma too aha gị,+ n’ihi na ọ bụ naanị gị na-eguzosi ike n’ihe?+ N’ihi na mba niile ga-abịa kpọọ isiala n’ihu gị,+ n’ihi na e mewo ka iwu ezi omume gị pụta ìhè.”+
27 Nsọtụ niile nke ụwa ga-echeta Jehova ma chigharịkwuru ya.+Ezinụlọ niile nke mba dị iche iche ga-akpọkwa isiala n’ihu gị.+
4 Olee onye na-agaghị atụ egwu gị,+ Jehova,+ ma too aha gị,+ n’ihi na ọ bụ naanị gị na-eguzosi ike n’ihe?+ N’ihi na mba niile ga-abịa kpọọ isiala n’ihu gị,+ n’ihi na e mewo ka iwu ezi omume gị pụta ìhè.”+