Abụ Ọma 19:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Ọ dịkwa ka nwoke na-alụ nwaanyị ọhụrụ mgbe o si n’ụlọ ndina ya na-apụta;+O ji ọṅụ na-agba n’ụzọ ya dị ka dike nke ji ọṅụ na-agba ọsọ.+ Abụ Ọma 148:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Toonụ ya, unu anyanwụ na ọnwa.+Toonụ ya, unu kpakpando niile na-enye ìhè.+
5 Ọ dịkwa ka nwoke na-alụ nwaanyị ọhụrụ mgbe o si n’ụlọ ndina ya na-apụta;+O ji ọṅụ na-agba n’ụzọ ya dị ka dike nke ji ọṅụ na-agba ọsọ.+