Jenesis 1:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Chineke wee mee nnukwute ihe abụọ na-enye ìhè, o mere ihe ka ukwuu nke na-enye ìhè ka ọ na-achị ehihie, meekwa ihe ka nta nke na-enye ìhè ka ọ na-achị abalị, o mekwara kpakpando dị iche iche.+ Abụ Ọma 19:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Eluigwe na-akọsa ebube Chineke;+Mbara igwe na-akọkwa ọrụ aka ya.+ Abụ Ọma 136:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Bụ́ anyanwụ ka ọ na-achị n’ehihie:+N’ihi na obiọma ya na-adịru mgbe ebighị ebi;+
16 Chineke wee mee nnukwute ihe abụọ na-enye ìhè, o mere ihe ka ukwuu nke na-enye ìhè ka ọ na-achị ehihie, meekwa ihe ka nta nke na-enye ìhè ka ọ na-achị abalị, o mekwara kpakpando dị iche iche.+